Igbo
L’igbo, ou ibo (autonyme : Asụsụ ìgbò) est une langue parlée au Nigéria par environ 20 à 35 millions de personnes, les Igbos, en particulier dans le sud-est du Nigéria, anciennement le Biafra, et dans des parties du sud-sud-est du Nigéria, principalement dans les régions du delta du fleuve Niger, entre autres l’État du Delta (Agbor) et l’État de Rivers (Port Harcourt). Il utilise, pour son écriture, l’alphabet latin mais aussi le nsibidi, utilisé par la société Ekpe. L’igbo est une langue tonale. Il y a des centaines de dialectes et de langues igboïdes mutuellement intelligibles avec l’igbo, tels que l’ikwere, l’enuani ou les dialectes ekpeye.
Source : Wikipedia francophone
Àtụ:Merge Asụsụ Ìgbò bụ asụsụ nke ana-asụ n'ala Igbò nile gbaa gburugburu. Ọ bụkwa nke ndị nwe ya ruru ihe dị ka mmadụ di ndè ịrị abuo n'isi. Ọtụtụ n'ime ndị a bụkwa ndị Igbo, ebe ndị ọzọ n'ime ha bụ ndị ọbịa n'ala Igbo. Abịa n'asụsụ Igbo, e nwere ọtụtụ ire dị iche-iche nke mere ka ọ na-ebute nghọta he n'ime asụsụ a. Nke a kpara kwara eji we họpụta ihe akpọrọ Ìgbò Ízugbé. Ìgbò Ízugbé bụkwa nchọpụta nke ejiri asaa n'anya were họpụta ire nke ndị Owere sitere na Ímo steeti, ire nke ndị Awka nke sitere na Anambara steeti nakwa ire nke ndị Umuahia nke sitere na Abịa steeti. Ọ bụkwa nke a bụ asụsụ Ìgbò etiti nke a akwa ede n'akwụkwọ. A bịa na edemede nke asụsụ Igbo, e nwechara nnọọ ihe ndị di cha iche site ka ndị bekee si ede nke ha. A bịa na mkpụrụokwu nke kọ́nzonantị, e nwere ndị gbara mkpụrụ edemede abụọ. Ihe iji wee maa atụ bụ:, ch, gb, gw, kp, kw, nw, nakwa ndị ọzọ. Asụsụ Igbo abụrụ wo nnọọ asụsụ mụbara n'ụwa niile nke bụzi na eji ya agbasa nta akụkọ ma nedekwa ya ede. Abia n'ala Igbo, eji asụsụ Igbo agọ̀ ọjị ma nekpekwa ekpere na ọgbakọ ndị ọdụ n'ala. Nezia, asụsụ Igbo bụ nnọọ ezigbo asụsụ ọ.Àtụ:Merge Asụsụ Ìgbò bụ asụsụ nke ana-asụ n'ala Igbò nile gbaa gburugburu. Ọ bụkwa nke ndị nwe ya ruru ihe dị ka mmadụ di ndè ịrị abuo n'isi. Ọtụtụ n'ime ndị a bụkwa ndị Igbo, ebe ndị ọzọ n'ime ha bụ ndị ọbịa n'ala Igbo. Abịa n'asụsụ Igbo, e nwere ọtụtụ ire dị iche-iche nke mere ka ọ na-ebute nghọta he n'ime asụsụ a. Nke a kpara kwara eji we họpụta ihe akpọrọ Ìgbò Ízugbé. Ìgbò Ízugbé bụkwa nchọpụta nke ejiri asaa n'anya were họpụta ire nke ndị Owere sitere na Ímo steeti, ire nke ndị Awka nke sitere na Anambara steeti nakwa ire nke ndị Umuahia nke sitere na Abịa steeti. Ọ bụkwa nke a bụ asụsụ Ìgbò etiti nke a akwa ede n'akwụkwọ. A bịa na edemede nke asụsụ Igbo, e nwechara nnọọ ihe ndị di cha iche site ka ndị bekee si ede nke ha. A bịa na mkpụrụokwu nke kọ́nzonantị, e nwere ndị gbara mkpụrụ edemede abụọ. Ihe iji wee maa atụ bụ:, ch, gb, gw, kp, kw, nw, nakwa ndị ọzọ. Asụsụ Igbo abụrụ wo nnọọ asụsụ mụbara n'ụwa niile nke bụzi na eji ya agbasa nta akụkọ ma nedekwa ya ede. Abia n'ala Igbo, eji asụsụ Igbo agọ̀ ọjị ma nekpekwa ekpere na ọgbakọ ndị ọdụ n'ala. Nezia, asụsụ Igbo bụ nnọọ ezigbo asụsụ ọ.Templeeti:Merge Asụsụ Ìgbò bụ asụsụ nke ana-asụ n'ala Igbò nile gbaa gburugburu. Ọ bụkwa nke ndị nwe ya ruru ihe dị ka mmadụ di ndè ịrị abuo n'isi. Ọtụtụ n'ime ndị a bụkwa ndị Igbo, ebe ndị ọzọ n'ime ha bụ ndị ọbịa n'ala Igbo. Abịa n'asụsụ Igbo, e nwere ọtụtụ ire dị iche-iche nke mere ka ọ na-ebute nghọta he n'ime asụsụ a. Nke a kpara kwara eji we họpụta ihe akpọrọ Ìgbò Ízugbé. Ìgbò Ízugbé bụkwa nchọpụta nke ejiri asaa n'anya were họpụta ire nke ndị Owere sitere na Ímo steeti, ire nke ndị Awka nke sitere na Anambara steeti nakwa ire nke ndị Umuahia nke sitere na Abịa steeti. Ọ bụkwa nke a bụ asụsụ Ìgbò etiti nke a akwa ede n'akwụkwọ. A bịa na edemede nke asụsụ Igbo, e nwechara nnọọ ihe ndị di cha iche site ka ndị bekee si ede nke ha. A bịa na mkpụrụokwu nke kọ́nzonantị, e nwere ndị gbara mkpụrụ edemede abụọ. Ihe iji wee maa atụ bụ:, ch, gb, gw, kp, kw, nw, nakwa ndị ọzọ. Asụsụ Igbo abụrụ wo nnọọ asụsụ mụbara n'ụwa niile nke bụzi na eji ya agbasa nta akụkọ ma nedekwa ya ede. Abia n'ala Igbo, eji asụsụ Igbo agọ̀ ọjị ma nekpekwa ekpere na ọgbakọ ndị ọdụ n'ala. Nezia, asụsụ Igbo bụ nnọọ ezigbo asụsụ ọ.
Source : Wikipedia local
Article premier de la déclaration universelle des droits de l'homme
Article premier de la Déclaration universelle des droits de l'homme (voir le texte en français) A mụrụ mmadụ nile n'ohere nakwa nha anya ugwu na ikike. E nyere ha uche na mmụọ ime ihe ziri ezi nke na ha kwesiri ịkpaso ibe ha agwa n'obi nwanne na nwanne.
Source : Wikipedia francophone
Alphabets
- alphabet latin
Codes de langue
SOURCE | Code | URL |
---|---|---|
code iso 639-1 de la langue | ig | |
Code iso 639-2 | ibo | |
Code iso 639-3 | ibo |
Source : Wikidata